Hebrews 7:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ pụtala ìhè na Chineke agbanweela iwu! Onye nchụaja ọhụrụ, nke yiri Melikizedeki abịala!
Igbo 2006
Ihe ayi nēkwu aputabigawo kwa ìhè ókè nke-uku kari, ma ọ buru na Onye-nchu-àjà di iche ebilie dika oyiyi Melkizedek si di,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E meela ka a ghọta okwu anyị na-ekwu nke ọma, mgbe onye nchụaja ọzọ yiri Melkizedek pụtara.