Hebrews 7:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Abụ ọma isi narị na iri kwuru banyere Kraịst sị “Gị onwe gị bụ onye nchụaja ruo mgbe ebighị ebi. Ị dịkwa nꞌoyiyi Melikizedeki.”
Igbo 2006
n'ihi na anāb͕ara Ya àmà, si, Gi onwe-gi bu onye-nchu-àjà rue mb͕e ebighi-ebi Dika usoro Melkizedek si di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na-agbara akaebe banyere ya, sị, “Gị onwe gị, bụ onye nchụaja ruo mgbe ebighị ebi, dị ka usoro Melkizedek si dị.”