Hebrews 7:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
A kagbuola ọnọdụ nchụaja ochie ahụ. Nꞌihi na ọ dịghị ike ọ bụla o nwere. O nwekwaghị onye ọ bụla ọ zọpụtara.
Igbo 2006
N'ihi na emere ka ihe eburu uzọ nye n'iwu ghara idi irè n'ihi adighi-ike-ya na abaghi-urù-ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu aka ahụ, e wezugala usoro iwu ochie ahụ nʼihi adịghị ike ya na nʼihi abaghị uru ya