Hebrews 7:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌọnọdụ omenala ochie ahụ, e nwere ọtụtụ ndị nchụaja dị iche iche. Ndị ochie aghaghị ịnwụ anwụ. O kwesịrị ekwesị na a ga-enwe ndị ọhụrụ nꞌọnọdụ ha.
Igbo 2006
Ọ bu kwa ezie na emewo ndi ahu ka ha buru ndi-nchu-àjà riri nne, n'ihi na ọnwu nēb͕ochi ha inọgide:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe ọzọ, ndị nchụaja nke ochie ahụ dị ọtụtụ nʼọnụọgụgụ nʼihi na ọnwụ gbochiri ha ịga nʼihu nʼọrụ ha.