Hebrews 7:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi. Ọ gaghị anwụ hapụ gị ka ị chọọ onye nchụaja ọhụrụ ọzọ. Ọnọdụ onye nchụaja o nwere enweghị mgbanwe ruo mgbe nile.
Igbo 2006
ma Ya onwe-ya, n'ihi na Ọ nānọgide rue mb͕e ebighi-ebi, O nwere ọnọdu-onye-nchu-àjà-Ya nādighi-agabiga onye ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ebe ọ na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi, ọ na-abụkwa onyeisi nchụaja mgbe niile.