Hebrews 7:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Iwu ochie họpụtara ndị mmadụ mee ha ndị nchụaja. Ma ha adịghị ike nꞌihi na ha na-eme ka iwe wee Chineke. Ma nꞌoge ikpeazụ, Chineke ṅụrụ iyi nke mere ka iwu gwụsịa. Iyi a Chineke ṅụrụ họpụtara Jisọs Ọkpara Chineke. Ya ka Chineke wusiri ike dị ka onyeisi nchụaja zuru oke ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo 2006
N'ihi na iwu nēdo madu ndi-isi-nchu-àjà, ndi nādighi ike; ma okwu nke iṅu-iyi ahu, nke soro iwu ahu n'azu, nēdo Ọkpara, Onye emeworo Ya ka O zue okè rue mb͕e ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na iwu na-ahọpụta dị ka ndịisi nchụaja ndị mmadụ na-adịghị ike. Ma okwu nke ịṅụ iyi ahụ, nke na-eso iwu nʼazụ, họpụtara Ọkpara, onye e mere ka o zuo oke ruo mgbe ebighị ebi.