Hebrews 7:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Leenụ ka Melikizedeki si dị ukwuu! Ọ bụladị Eberaham, nna mbụ nke ụmụ Izirel, nyere ya onyinye ọchụchụ aja! O nyere ya otu ụzọ nꞌime ụzọ iri nke ngwa kachasị mma ọ kwatara nꞌagha!
Igbo 2006
Ma lenu otú onye a di uku, onye Abraham, bú nna-ayi mbu, nyere otù uzọ n'uzọ iri n'isi ihe alutara n'agha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Leenụ otu o siri bụrụ onye dị ukwuu, ọ bụladị Ebraham bụ nna nna anyị nyere ya otu ụzọ nʼime ụzọ iri site nʼihe ọ kwatara nʼagha!