Hebrews 7:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma lee onye a na-abụghị onye Juu, onye a na-esiteghị nꞌagbụrụ Livayị pụta! Ya onwe ya naara Eberaham onyinye otu ụzọ nꞌụzọ iri! Mgbe o mesiri nke a, o sitere na ya tụkwasịrị Eberaham ngọzi!
Igbo 2006
ma onye ahu nke anēsiteghi na ha gu akukọ osuso-ọmumu-ya anarawo Abraham otù uzọ n'uzọ iri, gọzi kwa onye nwere nkwa ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nwoke a bụ onye na-esiteghị nʼagbụrụ naara otu ụzọ nʼụzọ iri site nʼaka Ebraham ma gọziekwa ya bụ onye ahụ nke natara nkwa ahụ.