Hebrews 7:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị nchụaja na-anata otu ụzọ nꞌụzọ iri ga-anwụ, mgbe oge ọnwụ ha ruru. Ma akwụkwọ nsọ kwuru na Melikizedeki na-adị ndụ na-aga nꞌihu.
Igbo 2006
Ọzọ, n'ebe a madu ndi nānwu anwu nānata otù uzọ n'uzọ iri; ma n'ebe ahu otù onye nānata ha, nke anāb͕ara ya àmà na ọ di ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu aka ahụ, ndị na-anata otu ụzọ nʼụzọ iri bụ mmadụ na-anwụ anwụ, ma nʼaka nke ọzọ, onye na-anata ya bụ onye ahụ e kwupụtara na ọ na-adị ndụ.