Hebrews 7:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Livayị onye bụ nna ndị nchụaja, ndị na-anata onyinye otu ụzọ nꞌụzọ iri a sitere nꞌagbụrụ Eberaham. O ziri ezi ma ọ bụrụ na anyị asị na Livayị nꞌonwe ya kwụrụ Melikizedeki otu ụzọ nꞌụzọ iri nke ya site nꞌokpuru Eberaham.
Igbo 2006
Agēkwu otú a, na ọbuná Livai, onye nānata otù uzọ n'uzọ iri, na o site-kwa-ra n'aka Abraham nye otù uzọ n'uzọ iri;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmadụ pụrụ isi na Livayị onye natara otu ụzọ nʼụzọ iri kwụrụ otu ụzọ nʼụzọ iri nke ya site nʼaka Ebraham.