Hebrews 9:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Na mgbe ochie, ọ bụrụ na ọbara ewu na nke ehi, ya na ntụ e wetara site nꞌebe a kpọrọ anụ ndị a ọkụ, nke e fekwasịrị ndị rụrụ arụ, pụrụ ihicha mmehie, meekwa ka ha dị ọcha,
Igbo 2006
N'ihi na asi na ọbara nke ewu na nke oke-ehi, na ntu nke nwa-ab͕ọghọ-ehi, mb͕e ọ nēfesa ndi emeruworo emeru, nēdo madu nsọ ime ka anu-aru-ha di ọcha:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụrụ na ọbara ewu na nke oke ehi dị iche iche, ya na ntụ nwa agbọghọ ehi, nke e fekwasịrị ndị rụrụ arụ, pụrụ ido ha nsọ, meekwa ka ha dị ọcha nʼelu ahụ.