Hebrews 9:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mmadụ ọ bụla nwere ike idepụta ihe ọ chọrọ ka onye ọzọ keta nꞌime ihe nile o nwere mgbe ọ nwụrụ. A gaghị ekenye onye ọ bụla ihe onye ahụ nwere tutuu ruo mgbe onye depụtara ihe ahụ nwụrụ. Nꞌihi na a gaghị eke ihe o nwere mgbe ọ dị ndụ.
Igbo 2006
N'ihi na ebe ọb͕ub͕a-ndu di, ọ di nkpà ka ọnwu nke onye b͕ara ya di ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na mmadụ ekee ekpe mgbe ọ nọ ndụ, a na-ebu ụzọ achọpụta ma onye kere ekpe ahụ ọ nwụọla.