Hebrews 9:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na ọ nwụghị, ihe nile o nwere ga-adị otu ahụ. Ndị nketa ga-echekwa ruo mgbe ọ nwụrụ.
Igbo 2006
N'ihi na ọb͕ub͕a-ndu nēguzosi ike n'elu ndi nwuru anwu: n'ihi na ò nwere uzọ ọ gābu ihe di ike mb͕e ọ bula onye b͕ara ya di ndu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekpe na-amalite ịdị ire mgbe onye kere ekpe ahụ nwụrụ, nʼihi na ihe mmadụ kere nʼekpe anaghị adị ire mgbe onye kere ya ka dị ndụ.