Hebrews 9:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a mere e jiri were ọbara mesie ọgbụgba ndụ ochie ahụ ike.
Igbo 2006
Ya mere emeghi ọbuná ọb͕ub͕a-ndu mbu ahu ọhu nējighi ọbara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ nke a mere ọ bụladị ọgbụgba ndụ ochie ahụ jiri bụrụ ihe na-adịghị ire ruokwa mgbe ọbara batara na ya.