Hebrews 9:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ na-eme ihe ndị a ọ gwara ndị mmadụ sị, “Ọbara a bụ ihe na-emesi ọgbụgba ndụ ahụ ike, bụ ọgbụgba ndụ dị nꞌetiti unu na Chineke. Ọ bụkwa Chineke nyere m iwu ka unu debe ọgbụgba ndụ a.”
Igbo 2006
si, Nka bu ọbara nke ọb͕ub͕a-ndu ahu nke Chineke nyere unu n'iwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na-ekwu, “Nke a bụ ọbara ọgbụgba ndụ ahụ nke Chineke nyere unu iwu.”