Hebrews 9:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe o kwuchara nke a o fesakwara ọbara ahụ nꞌelu ụlọ ikwu na nꞌelu ihe nile dị nꞌụlọ ikwu, bụ ihe e ji efe Chineke.
Igbo 2006
O we were ọbara ahu fesa kwa ulo-ikwū ahu na ihe nile nke ifè-òfùfè-ya otú ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu aka ahụ, o fesakwara ọbara ahụ nʼelu ụlọ ikwu na nʼelu ihe niile dị nʼụlọ ikwu, bụ ihe niile e ji efe ofufe.