Hebrews 9:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nke a na-ezipụta otu ihe: na nꞌọnọdụ ochie ahụ, a na-eji ọbara mee ka ihe nile dịrị ọcha. Nke a na-ezikwa anyị na a sị rịị na a wụsịghị ọbara mgbaghara mmehie agaraghị adị.
Igbo 2006
Ọ fọduru ihe ntà ka m'si na eji kwa ọbara eme ihe nile ka ha di ọcha, dika iwu-ayi si di, ọ buru kwa na nwusì ọbara adighi nb͕aghara nmehie adighi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼikwu eziokwu, dịka iwu si dị, ọ dịghị ihe ọbụla nke a na-adịghị eji ọbara edo ọcha. Ọ bụrụ na a wụsịghị ọbara, mgbaghara mmehie adịghị.