Hebrews 9:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Kraịst ejighị onwe ya chụọ aja ọtụtụ mgbe dị ka onyeisi nchụaja ndị Juu na-eji ọbara ewu na-abanye nꞌebe nsọ ahụ afọ nile.
Igbo 2006
ọ bughi kwa ka O we nēche Onwe-ya n'iru Chineke ọtutu mb͕e; dika onye-isi-nchu-àjà nēwere ọbara nābughi nke ya nābà n'ebe nsọ kwa-arọ;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ banyeghị na ya ka o were onwe ya chụọ aja ọtụtụ ugboro, dị ka onyeisi nchụaja na-eji ọbara na-abụghị nke ya na-abanye nʼEbe ahụ Kachasị Nsọ kwa afọ.