Hebrews 9:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌetiti ọnụ ụlọ nke mbụ na nke abụọ, akwa mgbochi dị. Nꞌazụ akwa mgbochi a, a ga-ahụ ọnụ ụlọ nke ọzọ, nke a na-akpọ Ebe Nsọ kachasị Ebe Nsọ.
Igbo 2006
Ma mb͕e agabigasiri ákwà-nb͕ochi nke-abua, ulo-ikwū nke anākpọ Ebe Nsọ kachasi ebe nsọ nile di;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼazụ akwa mgbochi nke abụọ ka e nwere ọnụụlọ a na-akpọ Ebe Kachasị Nsọ,