Hebrews 9:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mmụọ Nsọ jiri ihe ndị a nile na-ezi anyị na nꞌime ọnọdụ ọchụchụ aja ochie, mmadụ efu ọ bụla enweghị ike ịba nꞌebe nsọ kachasị ebe nsọ ahụ nꞌihi na ọnụ ụlọ nke mbụ ahụ a na-akpọ ebe nsọ dị ya.
Igbo 2006
n'ihi na Mọ Nsọ nēgosi nka, na akēmeghi ka uzọ ibà n'ebe nsọ ahu puta ìhè, mb͕e ulo-ikwū mbu ahu nēguzogide ub͕u a:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site na nke a, Mmụọ Nsọ na-egosi na ụzọ e si abanye nʼEbe Kachasị Nsọ ahụ bụ ihe na a ka apụtabeghị ihe, ebe ọ bụ na ụlọ ikwu nke mbụ ahụ ka na-eguzo.