Hosea 5:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma Mu onwem, dika nla ka M'nādiri Efraim, dika ire-ure ka M'nādiri ulo Juda.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Adị m ka nla nye Ifrem, dịkwa ka ihe na-eweta ire ure dịịrị ndị Juda.