Hosea 8:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Israel ajusiwo ezi ihe: onye-iro gāchu ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Izrel ajụla ihe dị mma. Ugbu a, ndị iro ga-achụ ya ọsọ.