Isaiah 20:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'arọ Tatan biaruru Ashdod, mb͕e Sagon, bú eze Asiria, zitere ya, o we buso Ashdod agha, were ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼafọ ahụ, Sagọn, eze Asịrịa, zipụrụ ọchịagha onye ọkwa ya kasị ukwuu, ka ọ gaa buso Ashdọd agha. Ọ gara meriekwa ya nʼagha.