Isaiah 3:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
dike, na onye-agha; na onye-ikpe, na onye-amuma, na onye nāju ase, na okenye;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-ewezugakwa ndị bụ dike nʼetiti ha, na onye agha, na onye ikpe, na onye amụma, na onye na-ajụ ase, na ndị okenye ha,