Isaiah 39:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Aisaia we si Hezekaia, Nuru okwu Jehova nke usu nile nke ndi-agha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Aịzaya sịrị Hezekaya, “Gee ntị nụrụ okwu Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile.