Isaiah 4:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ulo-ntu gādi kwa ibu ǹdò n'ehihie ipu n'okpom-ọku, na ibu ebe-nb͕abà, na ibu ebe-nzuzo ipu n'oké miri-ozuzo na ipu na miri-ozuzo nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-abụrụ ha ebe mgbaba na ndo ime ka okpomọkụ nke ehihie hapụ ịchagbu ha. Ọ ga-abụkwara ha ebe izere ndụ, na ebe nzuzo pụọ nʼoke ifufe na mmiri.