Isaiah 44:10 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ònye kpuworo chi, ma-ọbu wua arusi apiri api nke nābaghi urù ma-ọli?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ baghị uru mmadụ ịkpụrụ onwe ya arụsị maọbụ chi a pịrị apị, nke na-apụghị inyere ya aka nʼụzọ ọbụla?