James 1:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka onye bụ ọgaranya nꞌakụ na ụba nke ụwa ṅụrịakwa ọṅụ nꞌihi na e meela ka ọ mata, na akụ na ụba ya abaghị uru nꞌihu Onyenwe anyị. E meela ka ọ ghọtakwa na ya onwe ya ga-anwụkwa, dị ka okoko osisi si ada nꞌala kpọnwụọ.
Igbo 2006
ma ka ọgaranya nya isi na emere ya ka ọ la ala: n'ihi na dika uzari ahihia ọ gāgabiga.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka onye bụ ọgaranya mgbe a na-eme ka ọ nọdụ ya dị ala, nʼihi na ndị bara ụba ga-akpọnwụ dị ka okoko osisi.