James 1:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, ka onye ọ bụla hapụ iduhie unu ụmụnna m.
Igbo 2006
Unu ekwela ka eduhie unu, umu-nnam ndi m'huru n'anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekwela ka onye ọbụla duhie unu ụmụnna m.