James 1:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka nwanna nꞌime Kraịst, nke bụ ogbenye nꞌihe nke ụwa a, ṅụrịa ọṅụ, nꞌihi na ọ bụ ọgaranya nꞌihu Onyenwe anyị.
Igbo 2006
Ma ka nwa-nna nke nọ n'ọnọdu di ala nya isi n'ọnọdu-ya di elu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka nwanna ọbụla bụ ogbenye ṅụrịa ọṅụ, mgbe ọbụla e weliri ya elu.