James 2:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụmụnna m, ebe anyị nile bụ ndị kweere nꞌOnyenwe anyị Jisọs Kraịst onye dị ebube, ka anyị hapụ ile mmadụ anya nꞌihu, si otu a na-akpa oke.
Igbo 2006
Umu-nnam, unu enwela okwukwe nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, bú Onye-nwe ebube, n'ile-madu-anya-n'iru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụnna m, dịka ndị kweere nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst, onye dị ebube, ka unu hapụ ile mmadụ anya nʼihu.