James 2:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na onye ọ bụla debere iwu nile ma daa nꞌotu, dara iwu dị ka a gaasị na ọ bụ iwu nile ka o mebiri.
Igbo 2006
N'ihi na onye ọ bula nke gēdebe iwu ahu dum, ma ọ su ngọngọ n'otù ihe, emewo ya ka ọ buru onye ikpé iwu ahu nile mara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na onye ọbụla nke na-edebe iwu ahụ niile ma sụọ ngọngọ nʼotu, a bụrụla onye ikpe iwu ahụ niile maara.