James 2:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ya mere, na-ekwunụ okwu, ma na-ebikwanụ ndụ dị ka ndị a ga-ekpe ikpe site nꞌiwu ahụ na-eme ka mmadụ nwere onwe ha.
Igbo 2006
Nēkwunu otú a, nēme-kwa-nu otú a, dika ndi agaje iwere iwu nke inwe-onwe-onye kpe unu ikpé.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, na-ekwunu okwu, ma na-ebikwanụ ndụ dị ka ndị a ga-ekpe ikpe site nʼiwu ahụ na-eme ka mmadụ nwere onwe ha.