James 2:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na Chineke agaghị emere onye ọ bụla ebere nke na-adịghị emere onye ọzọ ebere. Ma ọ bụrụ na unu emeere ndị ọzọ ebere, matanụ na ebere Chineke nꞌebe unu nọ ga-adị ukwuu karịa ikpe ọmụma ya.
Igbo 2006
N'ihi na ọ bu ikpé nke ebere nādighi ya ka agēkpe onye nēmeghi ebere: ebere nānyara ikpé isi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na agaghị emere onye ọbụla ebere nke na-adịghị emere onye ọzọ ebere. Nʼihi na ebere na-adị ukwuu karịa ikpe ọmụma ya.