James 2:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ site na nke a ka ihe e dere nꞌakwụkwọ nsọ jiri mezuo, nke na-asị, “Eberaham kweere na Chineke, ma Chineke nꞌonwe ya ebe ọ bụ na Eberaham rubeere ya isi, gụrụ Eberaham nꞌonye ezi omume, kpọọkwa ya ‘Enyi Chineke.’ ”
Igbo 2006
ewe mezu ihe edeworo n'akwukwọ nsọ nke nāsi, Abraham we kwere okwu Chineke, ewe gua ya nye ya n'ezi omume; ewe kpọ ya eyì nke Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ site na nke a ka ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ jiri mezuo, nke na asị, “Ebraham kweere na Chineke, a gụrụ nke a nye ya dị ka ezi omume,” kpọọkwa ya enyi Chineke.