James 2:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Rehaab, nwanyị akwụla ahụ, bụkwa otu onye anyị ga-eji maa atụ. A zọpụtara ya nꞌihi ihe o mere. O lekọtara ụmụ Izirel bịara iledo obodo Jeriko anya. O gosikwara ha ụzọ ha siri gbapụ!
Igbo 2006
Ma n'uzọ di otù a èsiteghi kwa n'ọlu gu Rehab, bú nwanyi nākwa iko, n'onye ezi omume, mb͕e ọ kpọbatara ndi-ozi ahu, we zipu ha n'uzọ di iche?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu ụzọ ahụ, agụnyeghị Rehab, nwanyị akwụna ahụ nʼonye ezi omume nʼihi ọrụ ọ rụrụ, mgbe ọ kpọbatara ndị nnyopụta ahụ ma zipụkwa ha site nʼụzọ dị iche?