James 2:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
ọ bụ na unu esitebeghị nꞌụzọ dị otu a gosi na unu nabatara otu onye karịa ibe ya? Nke a o gosikwaghị na unu abụrụla ndị ikpe nwere echiche ọjọọ?
Igbo 2006
ùnu enweghi obi abua nime onwe-unu, ùnu aghọghi kwa ndi-ikpé nēchè èchìchè ọjọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ọ bụ na unu akpabeghị oke nʼetiti onwe unu, bụrụkwa ndị ji ile anya nʼihu na obi ọjọọ na-ekpe ikpe?