James 2:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụrụ na unu na-edebe iwu ahụ dị mkpa dị nꞌakwụkwọ nsọ nke na-asị “Hụnụ ndị agbata obi unu nꞌanya dị ka unu onwe unu,” unu na-eme ihe ziri ezi.
Igbo 2006
Otú ọ di, ọ buru na unu edebezu iwu nke Eze-ayi, dika ihe edeworo n'akwukwọ nsọ si kwu, Hu onye-ab͕ata-obi-gi n'anya dika onwe-gi, unu nēme nke-ọma:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na unu na-edebezuo iwu nke eze anyị dịka e dere ya nʼAkwụkwọ Nsọ, “Hụnụ ndị agbataobi unu nʼanya dịka unu onwe unu,” unu na-eme ihe ziri ezi.