James 2:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ọ bụrụ na unu anabata otu onye jụkwa onye nke ọzọ, unu na-eme mmehie. Nꞌebe iwu dịkwa unu bụ ndị na-emebi iwu.
Igbo 2006
ma ọ buru na unu ele madu anya n'iru, ọ bu nmehie ka unu nēme, n'ihi na iwu ahu nātu unu nmehie-unu n'anya dika ndi-njehie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụrụ na unu ele mmadụ anya nʼihu, unu na-eme mmehie. Nʼebe iwu dịkwa, unu bụ ndị na-emebi iwu.