James 4:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Wedanụ onwe unu ala nꞌihu Chineke ka o nwee ike ibuli unu elu.
Igbo 2006
Wedanu onwe-unu n'iru Onye-nwe-ayi, Ọ gēweli kwa unu elu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Wedanụ onwe unu ala nʼihu Onyenwe anyị ọ ga-ebulikwa unu elu.
Recommended Reading