James 5:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ̀ dị onye ọ bụla nꞌetiti unu nọ na nsogbu? Ka onye dị otu ahụ kpee ekpere. Ọ̀ dị onye na-aṅụrị ọṅụ? Ya bụọ abụ ito Chineke.
Igbo 2006
Ọ̀ di onye ọ bula n'etiti unu nāhuju anya? ya kpe ekpere. Ọ̀ di onye ọ bula nwere obi-utọ? ya bùa abù ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dị onye ọbụla nʼetiti unu nọ na nsogbu? Ka onye dị otu ahụ kpee ekpere. Ọ dị onye na-aṅụrị ọṅụ? Ya bụọ abụ otuto.