James 5:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, o kpekwara ekpere ọzọ, nke mere ka mmiri zoo, meekwa ka ala pupụta ihe oriri.
Igbo 2006
O we kpe ekpere ọzọ; elu-igwe we nye miri-ozuzo, ala we mia nkpuru-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, o kpekwara ekpere ọzọ, eluigwe nyere mmiri ozuzo, meekwa ka ala pupụta ihe oriri.