James 5:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụnna m, ọ bụrụ na onye ọ bụla nꞌetiti unu esite nꞌeziokwu Chineke jehie, ma otu onye nꞌime unu akpọghachi ya azụ nꞌeziokwu ahụ,
Igbo 2006
Umu-nnam, asi na onye ọ bula n'etiti unu si n'ezi-okwu jehie, ma otù onye we me ka o chigharia;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụnna m, ọ bụrụ na onye ọbụla nʼetiti unu esite nʼeziokwu ahụ jehie, ma otu onye nʼime unu akpọghachi ya azụ,