James 5:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Unu onwe unu kwesịkwara inwe ndidi guzosiekwa ike nꞌihi na ọbịbịa Onyenwe anyị dị nso.
Igbo 2006
Unu onwe-unu, nātachi-kwa-nu ogologo-ntachi-obi; menu ka obi-unu guzosie ike: n'ihi na ọbibia nke Onye-nwe-ayi di nso.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu onwe unu kwesikwara inwe ndidi guzosiekwa ike nʼihi na ọbịbịa Onyenwe anyị dị nso.