James 5:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụnna m, unu atamụla ntamụ megide ibe unu, ka Chineke hapụ ikpe unu ikpe. Ọbịbịa ya dị nso. Ọ gaabịakwa!
Igbo 2006
Umu-nnam, unu atamuritala megide onwe-unu, ka ewe ghara ikpe unu: le, Onye-ikpé-ayi nēguzo n'iru ọnu-uzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụnna m, unu atamula ntamu megide ibe unu, ka a hapụ ikpe unu ikpe! Lee, onye ikpe ahụ guzo nʼọnụ ụzọ.