Jeremiah 13:20 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Welie anya-unu, hu ndi nēsi n'Ugwu bia: òle ebe ìgwè aturu enyere gi, bú ìgwè ewu na aturu-gi mara nma?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Welienụ anya unu ka unu hụrụ ndị ahụ si nʼugwu na-abịa. Ebee ka igwe ewu na atụrụ ndị ahụ e tinyere unu nʼaka nọ, igwe ewu na atụrụ ahụ unu ji na-anya isi?