Jeremiah 14:11 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova we sim, Ekpela ekpere bayere ndi nka ichọ ọdi-nma-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sịrị m, “Ekpela ekpere nʼihi ọdịmma ndị a.