Jeremiah 15:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Àgētiji ígwè si n'Ugwu puta, na ọla?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mmadụ o nwere ike ịgbaji igwe, ya bụ igwe e si nʼakụkụ ugwu bubata, maọbụ bronz?