Jeremiah 17:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Oche-eze nke di ebube, nke di n'elu site na mbu, ọnọdu nke ebe nsọ ayi,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ocheeze dị ebube, nke e mere ka ọ dị elu site na mmalite, ka ebe nsọ anyị bụ.