Jeremiah 21:11 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma okwu bayere ulo eze Juda, nurunu okwu Jehova:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Karịchasịa, gwa ndị ezinaụlọ eze Juda sị, ‘Nụrụnụ okwu Onyenwe anyị.